


N\'ebe a ka ọkanchọcha n\'omenala Igbo kọwara ihe gbasara MMỌNWỤ n\'omenala Igbo.

N\'episodu a, anyị kwuru maka etu ọnọdụ dị iche iche nke anyị nọ n\'ime ya na Naijiria si emetụta ndị Igbo nakwa etu ndọrọ ndọrọ ọchịchị si emetụta ndị Igbo. Gbaa mbọ ka ị gee ya n…

Agbata nke a na-ekwu maka mkpa ọ dị nne na nna ọ bụla tinyere ndị gọọmenti ime ka ụmụaka anyị mụta asụsụ Igbo maka ọ bụ ha bụ ndị ga anochite anya anyị n\'ọdịnihu. Eji m ohere a, w…

Episode nke a bụ maka etu ụfọdụ nne na nna si azụ ụmụ ha n\'ụzọ abụghị usoro ndụ ndị Igbo. Episode a, kwukwara maka ihe ndị a ga-eme ka r wee gbazie usoro ọzụzụ ụmụaka.

Episode nke a ka anyị ji nwayọọ wee tinye ọnụ n\'okwu n\'ihe bụ ọdịnaanị a, anyị na-anụ maka ya eri oge. Ihe ndị anyị kwuru maka ya ebe a kwesịrị ogige ma dịkwa mkpa.
