Igbo Ezue Podcast
NKWALITE ASỤSỤ IGBO artwork

NKWALITE ASỤSỤ IGBO

Igbo Ezue Podcast
12:28
Play episode

Show notes

Agbata nke a na-ekwu maka mkpa ọ dị nne na nna ọ bụla tinyere ndị gọọmenti ime ka ụmụaka anyị mụta asụsụ Igbo maka ọ bụ ha bụ ndị ga anochite anya anyị n\'ọdịnihu. Eji m ohere a, wee na-asị onye ọ bụla na-agụ Igbo ya jisie ike na oge adịghị anya ọ ga-eri uru asụsụ Igbo ọ na-agụ. Igbo ga-adị.

More from this show

More
Now Playing