


Names of different places in Igbo! Aha ebe dị iche iche. You can watch the video on Igbo Learning Plug on YouTube.

In today's Igbo Word Clinic you will learn about one of the cultural practices in Igbo society..ịga ozi. Happy listening

Ozioma Luk 1:35 n'Igbo. Ozioma maka ọmụmụ Jizọs.

Okwu mmalite bụ Okwu e ji ebido akụkụ.

Chike e jirila anya ya hụ arụ n'aka nwunye bụ Ada. Ada malitere kpawa agwa ọjọọ n'ihi ego..Nkea bụ ihe agha wetara n'ọtụtụ ezinụlọ n'oge agha Biafra.

In this episode, you will find out how Chike continued to survive the hardship caused by the Biafran War. A very wealthy man turned to a beggar just to survive the war. Will he giv…
